Thou spirit of God, you are my hope
You are my strength, you are everything that I have
Oh, glory
Oke mmuo aka gi di ike no naru umu gi oo
Onweghi ihe onye iro ga eme mu oo
Gi ebe nzoro ndu mu oo
Olile anyam mgbe olile anyam gwuru
Ike mu oo onu na egwuru mu oo ehh
Akporom gi oke chi
Aka gi di ike no naru umu
Onweghi ihe onye iro ga eme mu
Gi ebe nzoro ndu mu oo
Olile anyam mgbe olile anyam gwuru ehh
Ike mu oo,onu na egwuru mu oo
Call Him oke mmuo
Oke mmuo
Oke chi na eri oke aja
Aka gi di ike no naru umu gi oo
Onweghi ihe onye iro ga eme yahh
Onweghi ihe onye iro ga eme mu oo
Eligwe gi bu ebe nzoro ndum
Ebe nzoro ndu mu oo
Olile anyam mgbe olile anyam gwuru
Olile anyam ebe olile anyam gwuru
Ike mu oo yah
Ike mu oo,onu na egwuru mu oo
Can you lift up your voice and call Him
Oke mmuo
Oke mmuo
Aka gi di ike no naru
Aka gi di ike no naru umu gi oo
Onweghi ihe onye iro ga eme eeh yah
Onweghi ihe onye iro ga eme mu oo
Isim gi bu ebe nzoro ndum
Ebe nzoro ndum oo
Ebe nzoro ndu mu
Olile anyam mgbe olile anyam gwuru
Olile anyam mgbe olile anyam gwuru
Ike mu oo eeh yah
Ike mu oo onu na egwuru mu oo
You are my desire, my provider and my shield
Say eeh yah
Ike mu oo onu na egwuru mu oo
I say you are my desire, my provider and my shield
I say eeh yah
Ike mu oo onu na egwuru mu oo
I find my ways in you, I put my trust in you
Oh Lord you are my helper
Let me hear you call Him
Eze
Eze
Eze
Ike mu oo eeh yah
Ike mu oo onu na egwuru mu oo
Can you lift up your voice and call Him
Eze
Eze
Eze
Eze
Ike mu oo eeh yah
Ike mu oo
Ike mu
Oo onu
Ike mu oo
Na egwuru mu oo
Without you, where would I have been
If you leave me God , my life would be incomplete
You are my rock and my strength
Lord I can't have enough of you
Everything in me, is all about you God
I say without you, where would I ever be eeee
If you leave me God, my life would be incomplete
You are my rock and my strength
Lord I can't have enough of you
Everything in me Lord is all about you God
Oke chi
Oke mmuo
Oke chi na eri oke aja
Aka gi di ike no naru umu gi ooo
Onweghi ihe onye iro ga eme yah
Onweghi ihe onye iro ga eme mu gi oo
Eligwe gi bu ebe nzoro ndum
Ebe nzoro ndu mu oo
Gi bu olile anyam me eh
Olile anyam ebe olile anyam gwuru
Ike moo oo yah
Ike mu oo onu na egwuru mu oo
Can you lift up your voice and say
Oke di
Oke mmuo
Aka gi di ike na naru umu
Aka gi di ke naru umu gi oo
Onweghi ihe onye iro ga eme yah
Onweghi ihe onye iro ga eme mu oo gi oo
Gi ebu ebe nzoro ndum
Ebe nzoro ndu mu oo
Olile anyam mgbe olile anyam gwuru
Olile anyam mgbe olile anyam gwuru
Ike mu oo
Ike mu oo yah
Ike mu oo onu na egwuru mu