Akaraka
Hei! nwa dikwa sharp (Nzogbu nzogbu)
O bebe (baby)
Ka ebee a ga-etinye aka (Nzogbu nzogbu)
Lekwa nwa
Akwu ugo
Akwa nwa (Nzogbu nzogbu)
Eh! Nwa a egbu mu o
E no get wetin I no fit do for my opeke
Asampete, nwanyi-oma you dey burst my brain
And I go fight any baga wey go try to cross my lane
I fit to catch a grenade for you
Oleku
Nwa baby ọkụ
Sisi eko
Baby Adakụ
Nwanyi-oma
O gi ga-egbu madu
As I spend the pounds and dollars
Onye ga-agba egwu (Iya)
Iya
Onye ga-agba egwu (Iya)
Iya
Onye ga-agba egwu
Mamasay mamasah
Mamama makusa
Baby turn around
And show them what you gat (what you gat)
Let them know my girl's the prettiest in the world
Loving you is a must
Cos you put my love on top.
Oleku
Nwa baby ọkụ
Sisi eko
Baby Adakụ
Nwanyi-oma
O gi ga-egbu madu
As I spend the pounds and dollars
Onye ga-agba egwu (Iya)
Iya
Onye ga-agba egwu (Iya)
Iya
Onye ga-agba egwu
Akaraka
Hei! nwa dikwa sharp (Nzogbu nzogbu)
O bebe (baby)
Ka ebee a ga-etinye aka (Nzogbu nzogbu)
Lekwa nwa
Akwu ugo
Akwa nwa (Nzogbu nzogbu)
Eh! Nwa a egbu mu o